1 Samuel 11:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị Izrel niile wee gaa Gilgal, nọrọkwa ebe ahụ chie Sọl eze n’ihu Jehova. Ha chụkwaara Jehova àjà udo ebe ahụ.+ Sọl na ndị Izrel niile ṅụrịkwara ezigbo ọṅụ.+
15 Ndị Izrel niile wee gaa Gilgal, nọrọkwa ebe ahụ chie Sọl eze n’ihu Jehova. Ha chụkwaara Jehova àjà udo ebe ahụ.+ Sọl na ndị Izrel niile ṅụrịkwara ezigbo ọṅụ.+