1 Samuel 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ugbu a, unu enweela eze ga na-edu unu.+ Mụnwa emeela agadi. Isi achaakwala m awọ́. Unu na ụmụ m nọkwa.+ M sikwa na nwata duru unu ruo taa.+
2 Ugbu a, unu enweela eze ga na-edu unu.+ Mụnwa emeela agadi. Isi achaakwala m awọ́. Unu na ụmụ m nọkwa.+ M sikwa na nwata duru unu ruo taa.+