1 Samuel 12:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ngwa ngwa Jekọb kwatara Ijipt,+ nna nna unu hà malitere ịrịọ Jehova ka o nyere ha aka,+ Jehova eziga Mosis+ na Erọn, ha esi n’Ijipt dute nna nna unu hà ka ha biri ebe a.+
8 “Ngwa ngwa Jekọb kwatara Ijipt,+ nna nna unu hà malitere ịrịọ Jehova ka o nyere ha aka,+ Jehova eziga Mosis+ na Erọn, ha esi n’Ijipt dute nna nna unu hà ka ha biri ebe a.+