1 Samuel 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha wee malite ịrịọ Jehova ka o nyere ha aka.+ Ha sịrị, ‘Anyị emehiela,+ n’ihi na anyị ahapụla Jehova fewe Bel+ na Ashtọret.+ Biko, napụta anyị n’aka ndị iro anyị, ka anyị jewere gị ozi.’
10 Ha wee malite ịrịọ Jehova ka o nyere ha aka.+ Ha sịrị, ‘Anyị emehiela,+ n’ihi na anyị ahapụla Jehova fewe Bel+ na Ashtọret.+ Biko, napụta anyị n’aka ndị iro anyị, ka anyị jewere gị ozi.’