1 Samuel 12:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ̀ bụ na oge a abụghị oge e ji ewe ọka wit n’ubi? M ga-arịọ Jehova ka o mee ka égbè eluigwe gbaa, meekwa ka mmiri zoo. Mgbe ahụ ka ọ ga-edo unu anya na ọ bụghị obere ihe ọjọọ ka unu mere n’anya Jehova mgbe unu kwuru ka a họpụtara unu eze.”+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:17 Ṅomie, p. 59 Ụlọ Nche,10/1/2010, p. 14
17 Ọ̀ bụ na oge a abụghị oge e ji ewe ọka wit n’ubi? M ga-arịọ Jehova ka o mee ka égbè eluigwe gbaa, meekwa ka mmiri zoo. Mgbe ahụ ka ọ ga-edo unu anya na ọ bụghị obere ihe ọjọọ ka unu mere n’anya Jehova mgbe unu kwuru ka a họpụtara unu eze.”+