1 Samuel 12:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mmadụ niile wee gwa Samuel, sị: “Rịọ Jehova bụ́ Chineke gị ka o meere ndị ohu gị ebere,+ n’ihi na anyị achọghị ịnwụ. Anyị emeela ihe ọjọọ mekwasị n’elu mmehie anyị niile, maka na anyị kwuru ka a họpụtara anyị eze.”
19 Mmadụ niile wee gwa Samuel, sị: “Rịọ Jehova bụ́ Chineke gị ka o meere ndị ohu gị ebere,+ n’ihi na anyị achọghị ịnwụ. Anyị emeela ihe ọjọọ mekwasị n’elu mmehie anyị niile, maka na anyị kwuru ka a họpụtara anyị eze.”