1 Samuel 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jonatan wee gaa gbuo ndị agha Filistia+ na-eche nche na Giba.+ Ndị Filistia nụkwara ya. Ma, Sọl kwuru ka a fụọ opi+ n’ala ahụ niile, sị: “Ndị Hibru, nụrụnụ!”
3 Jonatan wee gaa gbuo ndị agha Filistia+ na-eche nche na Giba.+ Ndị Filistia nụkwara ya. Ma, Sọl kwuru ka a fụọ opi+ n’ala ahụ niile, sị: “Ndị Hibru, nụrụnụ!”