5 Ndị Filistia zukọtakwara ka ha lụso ndị Izrel agha. Ụgbọ ịnyịnya agha ha ji dị puku iri atọ (30,000). Ndị agha ha ndị na-agba ịnyịnya dị puku mmadụ isii (6,000). Ha nwekwara ndị agha ndị ọzọ dị ọtụtụ ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Ha gawara maa ụlọikwuu na Mikmash n’ebe ọwụwa anyanwụ Bet-even.+