-
1 Samuel 13:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Sọl cheere ruo ụbọchị asaa, ruokwa oge Samuel kwuru na ọ ga-abịa na Gilgal, ma Samuel abịaghị. Ndị Izrel nọkwa na-ahapụ Sọl na-agbasasị.
-