-
1 Samuel 13:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ma ozugbo ọ chụchara àjà ahụ a na-esu ọkụ, Samuel bịara. Sọl wee gaa izute ya ka ọ nabata ya.