1 Samuel 13:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Samuel asị ya: “Gịnị ka i mere?” Sọl asị ya: “Ahụrụ m na ndị Izrel na-ahapụ m na-agbasasị.+ Ị bịaghịkwa n’oge i kwuru na ị ga-abịa. Ndị Filistia nọkwa na-ezukọta na Mikmash.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:11 Ụlọ Nche,8/1/2000, p. 12-13
11 Samuel asị ya: “Gịnị ka i mere?” Sọl asị ya: “Ahụrụ m na ndị Izrel na-ahapụ m na-agbasasị.+ Ị bịaghịkwa n’oge i kwuru na ị ga-abịa. Ndị Filistia nọkwa na-ezukọta na Mikmash.+