1 Samuel 13:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Samuel wee sị Sọl: “I zuzuru nzuzu. I debeghị iwu Jehova Chineke gị nyere gị.+ A sị na i debere ya, Jehova gaara eme ka alaeze gị sie ike n’Izrel ruo mgbe ebighị ebi.
13 Samuel wee sị Sọl: “I zuzuru nzuzu. I debeghị iwu Jehova Chineke gị nyere gị.+ A sị na i debere ya, Jehova gaara eme ka alaeze gị sie ike n’Izrel ruo mgbe ebighị ebi.