1 Samuel 13:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Samuel wee si na Gilgal gawa Gibia dị n’ebo Benjamin. Sọl gụrụ ndị ka so ya ọnụ, gụta ihe dị ka narị mmadụ isii (600).+
15 Samuel wee si na Gilgal gawa Gibia dị n’ebo Benjamin. Sọl gụrụ ndị ka so ya ọnụ, gụta ihe dị ka narị mmadụ isii (600).+