1 Samuel 13:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Sọl na Jonatan nwa ya, na ndị ka so ha, bi na Giba+ dị n’ebo Benjamin. Ma ndị Filistia mara ụlọikwuu na Mikmash.+
16 Sọl na Jonatan nwa ya, na ndị ka so ha, bi na Giba+ dị n’ebo Benjamin. Ma ndị Filistia mara ụlọikwuu na Mikmash.+