-
1 Samuel 13:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 N’oge ahụ, e nweghị onye na-akpụ ụ́zụ́ n’ala Izrel niile, n’ihi na ndị Filistia sịrị: “Anyị achọghị ka ndị Hibru na-akpụ mma agha ma ọ bụ ube.”
-