1 Samuel 13:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’oge ọ bụla a na-aga agha, ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ndị niile ha na Sọl na Jonatan nọ na-eji mma agha ma ọ bụ ube.+ Naanị Sọl na Jonatan nwa ya na-eji ngwá agha.
22 N’oge ọ bụla a na-aga agha, ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ndị niile ha na Sọl na Jonatan nọ na-eji mma agha ma ọ bụ ube.+ Naanị Sọl na Jonatan nwa ya na-eji ngwá agha.