1 Samuel 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Otu ụbọchị, Jonatan+ nwa Sọl gwara onye na-ejere ya ozi, nke bu ngwá agha ya, sị: “Bịa ka anyị gafee ma gaa nso ebe ndị Filistia nọ na-eche nche n’akụkụ nke ọzọ.” Ma ọ gwaghị nna ya.
14 Otu ụbọchị, Jonatan+ nwa Sọl gwara onye na-ejere ya ozi, nke bu ngwá agha ya, sị: “Bịa ka anyị gafee ma gaa nso ebe ndị Filistia nọ na-eche nche n’akụkụ nke ọzọ.” Ma ọ gwaghị nna ya.