1 Samuel 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 (Ahaịja yikwa efọd+ n’oge ahụ. Ọ bụ nwa Ahaịtọb,+ nwanne Ịkabọd,+ nwa Finihas,+ nwa Ịlaị,+ onye nchụàjà Jehova na Shaịlo.)+ Ma ndị Izrel amaghị na Jonatan apụọla.
3 (Ahaịja yikwa efọd+ n’oge ahụ. Ọ bụ nwa Ahaịtọb,+ nwanne Ịkabọd,+ nwa Finihas,+ nwa Ịlaị,+ onye nchụàjà Jehova na Shaịlo.)+ Ma ndị Izrel amaghị na Jonatan apụọla.