-
1 Samuel 14:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 E nwere nnukwu nkume ndị pịrị ọnụ dị n’ụzọ Jonatan chọrọ isi gafee gaa lụso ndị Filistia ahụ na-eche nche agha. Otu dị n’otu akụkụ, ọzọ adịrị n’akụkụ nke ọzọ. Aha otu bụ Bozez, aha nke ọzọ abụrụ Sine.
-