1 Samuel 14:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Otu nnukwu nkume ahụ dị n’ebe ugwu. Ọ dịkwa ka ogidi, chee ihu na Mikmash. Nke ọzọ dị n’ebe ndịda, ma chee ihu na Giba.+
5 Otu nnukwu nkume ahụ dị n’ebe ugwu. Ọ dịkwa ka ogidi, chee ihu na Mikmash. Nke ọzọ dị n’ebe ndịda, ma chee ihu na Giba.+