1 Samuel 14:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma ọ bụrụ na ha asị, ‘Bịanụ lụso anyị agha,’ anyị ga-aga, n’ihi na ọ bụ ihe na-egosi na Jehova ga-enyefe ha n’aka anyị.”+
10 Ma ọ bụrụ na ha asị, ‘Bịanụ lụso anyị agha,’ anyị ga-aga, n’ihi na ọ bụ ihe na-egosi na Jehova ga-enyefe ha n’aka anyị.”+