1 Samuel 14:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha abụọ wee mee ka ndị agha Filistia na-eche nche hụ ha. Ndị Filistia asị: “Lee ndị Hibru ka ha si n’ọgba ha zoro na-apụta.”+
11 Ha abụọ wee mee ka ndị agha Filistia na-eche nche hụ ha. Ndị Filistia asị: “Lee ndị Hibru ka ha si n’ọgba ha zoro na-apụta.”+