-
1 Samuel 14:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Jonatan wee huru ehuru jiri aka ya na ụkwụ ya na-agbago, onye na-eburu ya ngwá agha sokwa ya n’azụ. Jonatan ebido gbuwe ndị Filistia, onye na-eburu ya ngwá agha anọrọkwa n’azụ ya na-egbu ha.
-