1 Samuel 14:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ezigbo ụjọ jidekwara ndị Filistia niile nọ ebe ha mara ụlọikwuu n’ọhịa, ha na ndị niile na-eche nche nakwa ndị agha ndị na-akwakọrọ ihe ndị ọzọ.+ Ala malitekwara ịma jijiji. Ihe a niile si n’aka Chineke. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:15 Ụlọ Nche,9/15/2007, p. 18-19
15 Ezigbo ụjọ jidekwara ndị Filistia niile nọ ebe ha mara ụlọikwuu n’ọhịa, ha na ndị niile na-eche nche nakwa ndị agha ndị na-akwakọrọ ihe ndị ọzọ.+ Ala malitekwara ịma jijiji. Ihe a niile si n’aka Chineke.