-
1 Samuel 14:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ka Sọl nọ na-agwa onye nchụàjà ahụ okwu, ebe ahụ ndị Filistia mara ụlọikwuu nọ na-agbakwu ghara ghara. Sọl asịzie onye nchụàjà ahụ: “Hapụwa.”
-