1 Samuel 14:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Otu n’ime ndị agha ahụ sịrị ya: “Nna gị mere ka ndị Izrel ṅụọ iyi, sị, ‘Onye ọ bụla riri ihe taa, a ga-abụ ya ọnụ.’+ Ọ bụ ya mere ike ji gwụchaa ndị mmadụ.”
28 Otu n’ime ndị agha ahụ sịrị ya: “Nna gị mere ka ndị Izrel ṅụọ iyi, sị, ‘Onye ọ bụla riri ihe taa, a ga-abụ ya ọnụ.’+ Ọ bụ ya mere ike ji gwụchaa ndị mmadụ.”