1 Samuel 14:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 A gakwara kọọrọ Sọl, sị: “Ndị Izrel emehiela Jehova. Ha na-erikọta anụ na ọbara ya.”+ Sọl wee sị: “Unu akpaala àgwà ka ndị na-enweghị okwukwe. Kwataranụ m otu nnukwu nkume ozugbo.” 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:33 Ụlọ Nche,4/15/1994, p. 31
33 A gakwara kọọrọ Sọl, sị: “Ndị Izrel emehiela Jehova. Ha na-erikọta anụ na ọbara ya.”+ Sọl wee sị: “Unu akpaala àgwà ka ndị na-enweghị okwukwe. Kwataranụ m otu nnukwu nkume ozugbo.”