-
1 Samuel 14:39Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
39 Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye napụtara ndị Izrel, na-aṅụ iyi, na ọ bụrụgodị na ọ bụ Jonatan nwa m mehiere, ọ ga-anwụrịrị.” Ma ha niile gbara nkịtị.
-