1 Samuel 14:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Sọl asị Jehova: “Chineke Izrel, biko, jiri Tọmịm+ gwa anyị onye ọ bụ.” A họọrọ Jonatan na Sọl, ya abụrụ na aka ndị Izrel ndị ọzọ dị ọcha.
41 Sọl asị Jehova: “Chineke Izrel, biko, jiri Tọmịm+ gwa anyị onye ọ bụ.” A họọrọ Jonatan na Sọl, ya abụrụ na aka ndị Izrel ndị ọzọ dị ọcha.