1 Samuel 14:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Sọl asị Jonatan: “Gwa m ihe i mere.” Jonatan asị ya: “Naanị ihe m mere bụ ịracha ntakịrị mmanụ aṅụ dị n’ọnụ mkpara m ji n’aka.+ Lekwa m, adị m njikere ịnwụ.”
43 Sọl asị Jonatan: “Gwa m ihe i mere.” Jonatan asị ya: “Naanị ihe m mere bụ ịracha ntakịrị mmanụ aṅụ dị n’ọnụ mkpara m ji n’aka.+ Lekwa m, adị m njikere ịnwụ.”