-
1 Samuel 14:45Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
45 Ma ndị Izrel sịrị Sọl: “Gịnị mere Jonatan ga-eji anwụ, ebe o mere ka ndị Izrel merie ezigbo mmeri?*+ Nke a agaghị eme! Anyị ji Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na ọbụnadị otu ntutu isi ya agaghị esi n’isi ya dapụ, n’ihi na Chineke nyeere ya aka ya akpaa ike ọ kpara taa.”+ Otú a ka ndị Izrel si napụta Jonatan. Ọ nwụghịzi.
-