1 Samuel 14:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Sọl wee mee ka alaeze ya sie ike n’Izrel. Ọ na-aga alụso ndị iro ya niile agha n’ebe niile, ma ndị Moab+ ma ndị Amọn+ ma ndị Ịdọm+ ma ndị eze Zoba+ ma ndị Filistia.+ Ebe ọ bụla ọ gara, ya emerie ha.
47 Sọl wee mee ka alaeze ya sie ike n’Izrel. Ọ na-aga alụso ndị iro ya niile agha n’ebe niile, ma ndị Moab+ ma ndị Amọn+ ma ndị Ịdọm+ ma ndị eze Zoba+ ma ndị Filistia.+ Ebe ọ bụla ọ gara, ya emerie ha.