1 Samuel 14:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Ọ bụ dike n’agha. O meriri ndị Amalek,+ napụtakwa ndị Izrel n’aka ndị na-akwakọrọ ihe ha.