1 Samuel 14:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Sọl na ndị Filistia nọ na-alụ agha kpụ ọkụ n’ọnụ n’oge niile ọ chịrị.+ Ọ na-abụ Sọl hụ nwoke ọ bụla siri ike ma ọ bụ nwoke ọ bụla obi kara, ya akpọrọ ya ka o soro ná ndị agha ya.+
52 Sọl na ndị Filistia nọ na-alụ agha kpụ ọkụ n’ọnụ n’oge niile ọ chịrị.+ Ọ na-abụ Sọl hụ nwoke ọ bụla siri ike ma ọ bụ nwoke ọ bụla obi kara, ya akpọrọ ya ka o soro ná ndị agha ya.+