1 Samuel 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Samuel wee sị Sọl: “Jehova ziri m, mụ abịa tee gị mmanụ ka ị bụrụ eze ndị ya Izrel.+ Ugbu a, nụrụ ihe Jehova ga-agwa gị.+
15 Samuel wee sị Sọl: “Jehova ziri m, mụ abịa tee gị mmanụ ka ị bụrụ eze ndị ya Izrel.+ Ugbu a, nụrụ ihe Jehova ga-agwa gị.+