1 Samuel 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: ‘M ga-eme ka ndị Amalek zaa ajụjụ maka agha ha lụsoro ndị Izrel n’ụzọ mgbe ha si Ijipt na-apụta.+
2 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: ‘M ga-eme ka ndị Amalek zaa ajụjụ maka agha ha lụsoro ndị Izrel n’ụzọ mgbe ha si Ijipt na-apụta.+