1 Samuel 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Gaa gbuo ndị Amalek,+ laakwa ha na ihe niile ha nwere n’iyi.+ Ahapụkwala ha ndụ.* Gbuo ha niile,+ ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa ọhụrụ, ma ehi ma atụrụ, ma kamel ma jakị.’”+
3 Gaa gbuo ndị Amalek,+ laakwa ha na ihe niile ha nwere n’iyi.+ Ahapụkwala ha ndụ.* Gbuo ha niile,+ ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa ọhụrụ, ma ehi ma atụrụ, ma kamel ma jakị.’”+