1 Samuel 15:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, Sọl na ndị agha ya hapụrụ Egag ndụ,* ya na ewu na atụrụ na ehi ndị kacha mma, ndị gbakwara agba, nakwa ebule niile na ihe niile dị mma.+ Ha achọghịkwa ibibi ha. Ma, ha bibiri ihe niile na-abaghị uru na ihe ndị ha na-achọghị.
9 Ma, Sọl na ndị agha ya hapụrụ Egag ndụ,* ya na ewu na atụrụ na ehi ndị kacha mma, ndị gbakwara agba, nakwa ebule niile na ihe niile dị mma.+ Ha achọghịkwa ibibi ha. Ma, ha bibiri ihe niile na-abaghị uru na ihe ndị ha na-achọghị.