1 Samuel 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mgbe Samuel biliri n’isi ụtụtụ ka ọ gaa hụ Sọl, a gwara Samuel, sị: “Sọl gara Kamel,+ rụọ ihe a ga-eji na-echeta ya ebe ahụ,+ sikwa ebe ahụ gawa Gilgal.”
12 Mgbe Samuel biliri n’isi ụtụtụ ka ọ gaa hụ Sọl, a gwara Samuel, sị: “Sọl gara Kamel,+ rụọ ihe a ga-eji na-echeta ya ebe ahụ,+ sikwa ebe ahụ gawa Gilgal.”