1 Samuel 15:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova mechakwara dunye gị ozi, sị, ‘Gaa bibie ndị Amalek bụ́ ndị mmehie.+ Lụsokwa ha agha ruo mgbe i kpochapụrụ ha.’+
18 Jehova mechakwara dunye gị ozi, sị, ‘Gaa bibie ndị Amalek bụ́ ndị mmehie.+ Lụsokwa ha agha ruo mgbe i kpochapụrụ ha.’+