1 Samuel 15:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, Sọl sịrị Samuel: “Emeela m ihe Jehova gwara m. Agara m ozi Jehova dunyere m, kpọrọ Egag eze Amalek lọta, ma bibie ndị Amalek.+
20 Ma, Sọl sịrị Samuel: “Emeela m ihe Jehova gwara m. Agara m ozi Jehova dunyere m, kpọrọ Egag eze Amalek lọta, ma bibie ndị Amalek.+