1 Samuel 15:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma Samuel sịrị Sọl: “Agaghị m eso gị laghachi, n’ihi na ị jụrụ ime ihe Jehova kwuru. Jehova ajụkwala gị ka ị gharazie ịbụ eze Izrel.”+
26 Ma Samuel sịrị Sọl: “Agaghị m eso gị laghachi, n’ihi na ị jụrụ ime ihe Jehova kwuru. Jehova ajụkwala gị ka ị gharazie ịbụ eze Izrel.”+