1 Samuel 15:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ma, Samuel sịrị: “Otú ahụ i si jiri mma agha gị mee ka ụmụ nwaanyị gbara aka ụmụ, ka nne gị ga-agbarakwa aka nwa.” Samuel wee nọrọ na Gilgal ebe ahụ gbukasịa Egag n’ihu Jehova.+
33 Ma, Samuel sịrị: “Otú ahụ i si jiri mma agha gị mee ka ụmụ nwaanyị gbara aka ụmụ, ka nne gị ga-agbarakwa aka nwa.” Samuel wee nọrọ na Gilgal ebe ahụ gbukasịa Egag n’ihu Jehova.+