1 Samuel 16:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Samuel mekwara ihe Jehova kwuru. Mgbe o ruru Betlehem,+ ndị okenye obodo ahụ mawara jijiji mgbe ha hụrụ ya. Ha jụkwara ya, sị: “Nke a ị bịara, udo ọ̀ dịkwa?”
4 Samuel mekwara ihe Jehova kwuru. Mgbe o ruru Betlehem,+ ndị okenye obodo ahụ mawara jijiji mgbe ha hụrụ ya. Ha jụkwara ya, sị: “Nke a ị bịara, udo ọ̀ dịkwa?”