-
1 Samuel 16:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ya asị: “Udo dị. Abịara m ịchụrụ Jehova àjà. Doonụ onwe unu nsọ. Unu ga-esokwa m jee ebe ahụ m ga-achụ àjà.” O dokwara Jesi na ụmụ ya ndị nwoke nsọ, kpọọkwa ha ka ha bịa ebe ahụ ọ ga-achụ àjà.
-