1 Samuel 16:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma Jehova sịrị Samuel: “Elela otú ọ dị n’anya na otú o toruru ogologo,+ maka na ọ bụghị ya ka m họọrọ. N’ihi na ọ bụghị otú mmadụ si ahụ ihe ka Chineke si ahụ. Mmadụ na-ahụ ihe anya na-ahụ, ma Jehova na-ahụ ihe dị n’obi.”+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:7 Ụlọ Nche,3/1/2010, p. 2311/15/2004, p. 203/15/2003, p. 156/15/1999, p. 22
7 Ma Jehova sịrị Samuel: “Elela otú ọ dị n’anya na otú o toruru ogologo,+ maka na ọ bụghị ya ka m họọrọ. N’ihi na ọ bụghị otú mmadụ si ahụ ihe ka Chineke si ahụ. Mmadụ na-ahụ ihe anya na-ahụ, ma Jehova na-ahụ ihe dị n’obi.”+