1 Samuel 16:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ikpeazụ, Samuel sịrị Jesi: “Ụmụ gị ndị nwoke hà agwụla?” Ya asị: “Onye fọrọnụ ugbu a bụ nke ọdụdụ.+ Ọ na-azụ atụrụ.”+ Samuel asị ya: “Zie ozi ka a gaa kpọọ ya, n’ihi na anyị agaghị eri nri ruo mgbe ọ bịara ebe a.” 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:11 Ụlọ Nche,9/1/2011, p. 28-2910/1/2005, p. 99/15/2002, p. 30-31
11 N’ikpeazụ, Samuel sịrị Jesi: “Ụmụ gị ndị nwoke hà agwụla?” Ya asị: “Onye fọrọnụ ugbu a bụ nke ọdụdụ.+ Ọ na-azụ atụrụ.”+ Samuel asị ya: “Zie ozi ka a gaa kpọọ ya, n’ihi na anyị agaghị eri nri ruo mgbe ọ bịara ebe a.”