1 Samuel 16:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Biko, onyenwe anyị, gwa anyị, bụ́ ndị na-ejere gị ozi guzo n’ihu gị, ka anyị chọọ nwoke bụ́ ọkà n’ịkpọ ụbọ akwara.+ Mgbe ọ bụla Chineke kwere ka mmụọ na-adịghị mma mee ka obi ghara izu gị ike, nwoke ahụ ga-akpọrọ gị ụbọ, obi ga-adịkwa gị mma.”
16 Biko, onyenwe anyị, gwa anyị, bụ́ ndị na-ejere gị ozi guzo n’ihu gị, ka anyị chọọ nwoke bụ́ ọkà n’ịkpọ ụbọ akwara.+ Mgbe ọ bụla Chineke kwere ka mmụọ na-adịghị mma mee ka obi ghara izu gị ike, nwoke ahụ ga-akpọrọ gị ụbọ, obi ga-adịkwa gị mma.”