1 Samuel 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Otu n’ime ndị na-ejere ya ozi sịrị ya: “Ahụla m otú nwa Jesi onye Betlehem si akpọ ụbọ ka aka ochie. Obi kara ya. Ọ bụkwa dike n’agha.+ Ọ ma ka e si ekwu okwu, maakwa mma.+ Jehova nọnyekwaara ya.”+
18 Otu n’ime ndị na-ejere ya ozi sịrị ya: “Ahụla m otú nwa Jesi onye Betlehem si akpọ ụbọ ka aka ochie. Obi kara ya. Ọ bụkwa dike n’agha.+ Ọ ma ka e si ekwu okwu, maakwa mma.+ Jehova nọnyekwaara ya.”+