-
1 Samuel 16:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Jesi wee kpụrụ otu jakị, dọkwasị achịcha na otu karama akpụkpọ mmanya n’elu ya, kpụrụkwa nwa ewu, zigara ha Sọl. Ọ kpọkwaara Devid nwa ya kpọnye ya.
-